Community Self Management, Empowerment and Development
English version of this poem
 .
.
..........
.
Gaa jekwuru ndi obodo
Abx nke si n’aka Lau Tsu
Onye sughariri ya n’Igbo bu Barr. Dr B. M. Mbah PhD
Ignatius Duhu
Onye Qhazi bu Fil Batl PhD
 ––»
 Gaa
Jekwuru ndi obodo;
Binyere ha;
Hu ha n’anya;
Si ha n’aka muta ihe;
Bido site n’ebe ha no;
Rukwanye ha olu;
Bawanye ihe ha nwe.
. . .
Maka site na ndi ndu kasi nx,
Mgbe a rusiri olu ,
Mgbe olu gwuru,
Ndi obodo ga-akpa:
"Anyi ruru ya n’onwe anyi"
                                 Lao Tsu
.
––»«––
..
See the Web Site: Bridge Gap.
...
.
Maka ihu akwukwo okwu nkqwa. | Maka atutu nkuzi. | Obi atutu a.
O buru na i si na saכtכ a butuo ederede q bxla, biko, kodoghachi ya na www.scn.org/cmp/.
Na ndida ihu akwukwo
 
Nhazi Ikpeazx: